Abụ Akwa 3:56
Lamentations 3:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị. Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.”
Lamentations 3:56 in English
Lamentations 3:56 · Berean Standard Bible
You heard my plea: “Do not ignore my cry for relief.”
Context
54Mmiri kpuchiri m isi,
echere m na-efuola m. 55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị,
gị Onyenwe anyị. 56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị.
Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.” 57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị.
Ị sịrị, “Atụla egwu.” 58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m,
gị gbapụtara ndụ m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.