Abụ Akwa 3:54
Lamentations 3:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmiri kpuchiri m isi, echere m na-efuola m.
Lamentations 3:54 in English
Lamentations 3:54 · Berean Standard Bible
The waters flowed over my head, and I thought I was going to die.
Context
52Ndị ahụ mere onwe ha ndị iro m, ndị m na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla,
na-achụ m ọsọ dịka m bụ nnụnụ. 53Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu
site nʼịtụ m nkume. 54Mmiri kpuchiri m isi,
echere m na-efuola m. 55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị,
gị Onyenwe anyị. 56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị.
Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.