Native Bible

Lamentations 3:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị, gị Onyenwe anyị.

Lamentations 3:55 in English

Lamentations 3:55 · Berean Standard Bible

I called on Your name, O LORD, out of the depths of the Pit.

Context

53Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu site nʼịtụ m nkume. 54Mmiri kpuchiri m isi, echere m na-efuola m. 55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị, gị Onyenwe anyị. 56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị. Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.” 57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.