Native Bible

Lamentations 3:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu site nʼịtụ m nkume.

Lamentations 3:53 in English

Lamentations 3:53 · Berean Standard Bible

They dropped me alive into a pit and cast stones upon me.

Context

51Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu, nʼihi ọnọdụ nke ndị inyom niile nọ nʼime obodo m. 52Ndị ahụ mere onwe ha ndị iro m, ndị m na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla, na-achụ m ọsọ dịka m bụ nnụnụ. 53Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu site nʼịtụ m nkume. 54Mmiri kpuchiri m isi, echere m na-efuola m. 55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị, gị Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.