Native Bible

Lamentations 3:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu, nʼihi ọnọdụ nke ndị inyom niile nọ nʼime obodo m.

Lamentations 3:51 in English

Lamentations 3:51 · Berean Standard Bible

My eyes bring grief to my soul because of all the daughters of my city.

Context

49Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta na-akwụsịghị akwụsị, 50tutu ruo mgbe Onyenwe anyị ga-esite nʼeluigwe ledata anya ma hụ. 51Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu, nʼihi ọnọdụ nke ndị inyom niile nọ nʼime obodo m. 52Ndị ahụ mere onwe ha ndị iro m, ndị m na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla, na-achụ m ọsọ dịka m bụ nnụnụ. 53Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu site nʼịtụ m nkume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.