Native Bible

Lamentations 3:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta na-akwụsịghị akwụsị,

Lamentations 3:49 in English

Lamentations 3:49 · Berean Standard Bible

My eyes overflow unceasingly, without relief,

Context

47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche, na mbibi na ịla nʼiyi.” 48Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta nʼihi ndị m a lara nʼiyi. 49Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta na-akwụsịghị akwụsị, 50tutu ruo mgbe Onyenwe anyị ga-esite nʼeluigwe ledata anya ma hụ. 51Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu, nʼihi ọnọdụ nke ndị inyom niile nọ nʼime obodo m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.