Native Bible

Lamentations 3:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche, na mbibi na ịla nʼiyi.”

Lamentations 3:47 in English

Lamentations 3:47 · Berean Standard Bible

Panic and pitfall have come upon us— devastation and destruction.

Context

45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ nʼetiti mba niile. 46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha megide anyị. 47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche, na mbibi na ịla nʼiyi.” 48Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta nʼihi ndị m a lara nʼiyi. 49Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta na-akwụsịghị akwụsị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.