Native Bible

Lamentations 3:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha megide anyị.

Lamentations 3:46 in English

Lamentations 3:46 · Berean Standard Bible

All our enemies open their mouths against us.

Context

44I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị ka ekpere anyị ghara irute gị. 45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ nʼetiti mba niile. 46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha megide anyị. 47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche, na mbibi na ịla nʼiyi.” 48Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta nʼihi ndị m a lara nʼiyi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.