Abụ Akwa 3:45
Lamentations 3:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ nʼetiti mba niile.
Lamentations 3:45 in English
Lamentations 3:45 · Berean Standard Bible
You have made us scum and refuse among the nations.
Context
43“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ.
I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere. 44I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị
ka ekpere anyị ghara irute gị. 45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ
nʼetiti mba niile. 46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha
megide anyị. 47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche,
na mbibi na ịla nʼiyi.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.