Abụ Akwa 3:44
Lamentations 3:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị ka ekpere anyị ghara irute gị.
Lamentations 3:44 in English
Lamentations 3:44 · Berean Standard Bible
You have covered Yourself with a cloud that no prayer can pass through.
Context
42“Anyị emehiela, nupu isi,
ma ị gbagharabeghị. 43“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ.
I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere. 44I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị
ka ekpere anyị ghara irute gị. 45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ
nʼetiti mba niile. 46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha
megide anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.