Native Bible

Lamentations 3:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ. I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere.

Lamentations 3:43 in English

Lamentations 3:43 · Berean Standard Bible

You have covered Yourself in anger and pursued us; You have killed without pity.

Context

41Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye Chineke nọ nʼeluigwe, sị: 42“Anyị emehiela, nupu isi, ma ị gbagharabeghị. 43“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ. I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere. 44I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị ka ekpere anyị ghara irute gị. 45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ nʼetiti mba niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.