Abụ Akwa 3:41
Lamentations 3:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye Chineke nọ nʼeluigwe, sị:
Lamentations 3:41 in English
Lamentations 3:41 · Berean Standard Bible
Let us lift up our hearts and hands to God in heaven:
Context
39Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji tamuo ntamu
mgbe ọ na-ahụ ahụhụ nʼihi mmehie ya? 40Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya.
Ka anyị lọghachikwutenụ Onyenwe anyị. 41Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye
Chineke nọ nʼeluigwe, sị: 42“Anyị emehiela, nupu isi,
ma ị gbagharabeghị. 43“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ.
I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.