Abụ Akwa 3:39
Lamentations 3:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji tamuo ntamu mgbe ọ na-ahụ ahụhụ nʼihi mmehie ya?
Lamentations 3:39 in English
Lamentations 3:39 · Berean Standard Bible
Why should any mortal man complain, in view of his sins?
Context
37Onye pụrụ ikwu okwu mekwa ka ọ dị ire
ma ọ bụrụ na Onyenwe anyị enyeghị iwu ka ọ dị otu ahụ? 38Ọ bụghị site nʼọnụ Onye kachasị ihe niile elu
ka ihe ọma na ihe ọjọọ si abịa? 39Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji tamuo ntamu
mgbe ọ na-ahụ ahụhụ nʼihi mmehie ya? 40Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya.
Ka anyị lọghachikwutenụ Onyenwe anyị. 41Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye
Chineke nọ nʼeluigwe, sị:
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.