Native Bible

Lamentations 3:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya. Ka anyị lọghachikwutenụ Onyenwe anyị.

Lamentations 3:40 in English

Lamentations 3:40 · Berean Standard Bible

Let us examine and test our ways, and turn back to the LORD.

Context

38Ọ bụghị site nʼọnụ Onye kachasị ihe niile elu ka ihe ọma na ihe ọjọọ si abịa? 39Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji tamuo ntamu mgbe ọ na-ahụ ahụhụ nʼihi mmehie ya? 40Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya. Ka anyị lọghachikwutenụ Onyenwe anyị. 41Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye Chineke nọ nʼeluigwe, sị: 42“Anyị emehiela, nupu isi, ma ị gbagharabeghị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.