Abụ Akwa 3:48
Lamentations 3:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta nʼihi ndị m a lara nʼiyi.
Lamentations 3:48 in English
Lamentations 3:48 · Berean Standard Bible
Streams of tears flow from my eyes over the destruction of the daughter of my people.
Context
46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha
megide anyị. 47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche,
na mbibi na ịla nʼiyi.” 48Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta
nʼihi ndị m a lara nʼiyi. 49Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta
na-akwụsịghị akwụsị, 50tutu ruo mgbe Onyenwe anyị ga-esite nʼeluigwe
ledata anya ma hụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.