Native Bible

Lamentations 3:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.”

Lamentations 3:57 in English

Lamentations 3:57 · Berean Standard Bible

You drew near when I called on You; You said, “Do not be afraid.”

Context

55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị, gị Onyenwe anyị. 56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị. Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.” 57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.” 58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m. 59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m. Kpechitere m ọnụ m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.