Native Bible

Lamentations 3:59 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m. Kpechitere m ọnụ m.

Lamentations 3:59 in English

Lamentations 3:59 · Berean Standard Bible

You have seen, O LORD, the wrong done to me; vindicate my cause!

Context

57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.” 58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m. 59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m. Kpechitere m ọnụ m. 60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile na nzube niile ha na-ezube megide m. 61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m na nzube niile ha na-ezube megide m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.