Native Bible

Lamentations 3:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya nọrọkwa duu naanị ya, nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị bokwasịrị ya ibu ahụ.

Lamentations 3:28 in English

Lamentations 3:28 · Berean Standard Bible

Let him sit alone in silence, for God has disciplined him.

Context

26Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere nzọpụta nke Onyenwe anyị. 27Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya mgbe ọ bụ okorobịa. 28Ya nọrọkwa duu naanị ya, nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị bokwasịrị ya ibu ahụ. 29Ya tinye ihu ya nʼaja, nʼihi na olileanya nwere ike dịrị. 30Ya cheziere onye ahụ chọrọ iti ya ihe ntị ya, ya kwerekwa ka ihe ihere ju ya afọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.