Abụ Akwa 3:27
Lamentations 3:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya mgbe ọ bụ okorobịa.
Lamentations 3:27 in English
Lamentations 3:27 · Berean Standard Bible
It is good for a man to bear the yoke while he is still young.
Context
25Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,
e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike. 26Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ
chere nzọpụta nke Onyenwe anyị. 27Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya
mgbe ọ bụ okorobịa. 28Ya nọrọkwa duu naanị ya,
nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị bokwasịrị ya ibu ahụ. 29Ya tinye ihu ya nʼaja,
nʼihi na olileanya nwere ike dịrị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.