Abụ Akwa 3:25
Lamentations 3:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya, e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike.
Lamentations 3:25 in English
Lamentations 3:25 · Berean Standard Bible
The LORD is good to those who wait for Him, to the soul who seeks Him.
Context
23Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile;
ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike. 24Mkpụrụobi m na-ekwu, “Onyenwe anyị bụ oke m,
nʼihi ya, aga m enwe nchekwube na ya.” 25Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,
e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike. 26Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ
chere nzọpụta nke Onyenwe anyị. 27Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya
mgbe ọ bụ okorobịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.