Native Bible

Lamentations 3:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere nzọpụta nke Onyenwe anyị.

Lamentations 3:26 in English

Lamentations 3:26 · Berean Standard Bible

It is good to wait quietly for the salvation of the LORD.

Context

24Mkpụrụobi m na-ekwu, “Onyenwe anyị bụ oke m, nʼihi ya, aga m enwe nchekwube na ya.” 25Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya, e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike. 26Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere nzọpụta nke Onyenwe anyị. 27Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya mgbe ọ bụ okorobịa. 28Ya nọrọkwa duu naanị ya, nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị bokwasịrị ya ibu ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.