Native Bible

Lamentations 3:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya cheziere onye ahụ chọrọ iti ya ihe ntị ya, ya kwerekwa ka ihe ihere ju ya afọ.

Lamentations 3:30 in English

Lamentations 3:30 · Berean Standard Bible

Let him offer his cheek to the one who would strike him; let him be filled with reproach.

Context

28Ya nọrọkwa duu naanị ya, nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị bokwasịrị ya ibu ahụ. 29Ya tinye ihu ya nʼaja, nʼihi na olileanya nwere ike dịrị. 30Ya cheziere onye ahụ chọrọ iti ya ihe ntị ya, ya kwerekwa ka ihe ihere ju ya afọ. 31Nʼihi na Onyenwe anyị adịghị ajụ onye ọbụla ruo mgbe ebighị ebi. 32Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma ọ na-emesịakwa gosi obi ebere ya, nʼihi na ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ, dị ukwuu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.