Abụ Akwa 3:20
Lamentations 3:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe m na-echeta ya, obi m na-ada mba nʼime m.
Lamentations 3:20 in English
Lamentations 3:20 · Berean Standard Bible
Surely my soul remembers and is humbled within me.
Context
18Nʼihi ya, ana m ekwu, “Ịma mma m ọbụla adịghịkwa.
Agaghị m enwetakwa ihe ndị ahụ m lere anya na m ga-esi nʼaka Onyenwe anyị nweta.” 19Ana m echeta ahụhụ m, na mwagharị m,
ya na ihe ilu na oluilu. 20Mgbe m na-echeta ya,
obi m na-ada mba nʼime m. 21Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m
nke na-eme ka m nwee olileanya. 22Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa,
nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.