Native Bible

Lamentations 3:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m nke na-eme ka m nwee olileanya.

Lamentations 3:21 in English

Lamentations 3:21 · Berean Standard Bible

Yet I call this to mind, and therefore I have hope:

Context

19Ana m echeta ahụhụ m, na mwagharị m, ya na ihe ilu na oluilu. 20Mgbe m na-echeta ya, obi m na-ada mba nʼime m. 21Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m nke na-eme ka m nwee olileanya. 22Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa, nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ. 23Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile; ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.