Abụ Akwa 3:22
Lamentations 3:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa, nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ.
Lamentations 3:22 in English
Lamentations 3:22 · Berean Standard Bible
Because of the loving devotion * of the LORD we are not consumed, for His mercies never fail.
Context
20Mgbe m na-echeta ya,
obi m na-ada mba nʼime m. 21Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m
nke na-eme ka m nwee olileanya. 22Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa,
nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ. 23Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile;
ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike. 24Mkpụrụobi m na-ekwu, “Onyenwe anyị bụ oke m,
nʼihi ya, aga m enwe nchekwube na ya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.