Joshua 15:61
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-Araba, Midin, Sekaka,
Joshua 15:61 in English
Joshua 15:61 · Berean Standard Bible
These were in the wilderness: Beth-arabah, Middin, Secacah,
Context
59Maarat, Bet-Anot na Eltekọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 60Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile. 61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a:
Bet-Araba, Midin, Sekaka, 62Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 63Ma ebo Juda enweghị ike ịchụpụ ndị Jebus bi nʼime Jerusalem; ruo taa ndị Jebus bi na Jerusalem, nʼetiti ụmụ Juda.
15:2 Maọbụ, Osimiri Nwụrụ anwụ.
15:6 Maọbụ, Osimiri Mediterenịa Ọnụ 34:14
15:18 Nkp 1:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.