Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Maarat, Bet-Anot na Eltekọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile.

Joshua 15:59 in English

Joshua 15:59 · Berean Standard Bible

Maarath, Beth-anoth, and Eltekon—six cities, along with their villages.

Context

57Kain, Gibea na Timna, obodo iri tinyere obodo nta ha niile. 58Halhaul, Bet Zoa, Gedoa, 59Maarat, Bet-Anot na Eltekọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 60Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile. 61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-Araba, Midin, Sekaka,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.