Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile.

Joshua 15:60 in English

Joshua 15:60 · Berean Standard Bible

Kiriath-baal (that is, Kiriath-jearim), and Rabbah—two cities, along with their villages.

Context

58Halhaul, Bet Zoa, Gedoa, 59Maarat, Bet-Anot na Eltekọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 60Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile. 61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-Araba, Midin, Sekaka, 62Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.