Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile.

Joshua 15:62 in English

Joshua 15:62 · Berean Standard Bible

Nibshan, the City of Salt, and En-gedi—six cities, along with their villages.

Context

60Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile. 61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-Araba, Midin, Sekaka, 62Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 63Ma ebo Juda enweghị ike ịchụpụ ndị Jebus bi nʼime Jerusalem; ruo taa ndị Jebus bi na Jerusalem, nʼetiti ụmụ Juda. 15:2 Maọbụ, Osimiri Nwụrụ anwụ. 15:6 Maọbụ, Osimiri Mediterenịa Ọnụ 34:14 15:18 Nkp 1:14

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.