Joshua 15:63
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ebo Juda enweghị ike ịchụpụ ndị Jebus bi nʼime Jerusalem; ruo taa ndị Jebus bi na Jerusalem, nʼetiti ụmụ Juda. 15:2 Maọbụ, Osimiri Nwụrụ anwụ. 15:6 Maọbụ, Osimiri Mediterenịa Ọnụ 34:14 15:18 Nkp 1:14
Joshua 15:63 in English
Joshua 15:63 · Berean Standard Bible
But the descendants of Judah could not drive out the Jebusites living in Jerusalem. So to this day the Jebusites live there among the descendants of Judah.
Context
61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a:
Bet-Araba, Midin, Sekaka, 62Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. 63Ma ebo Juda enweghị ike ịchụpụ ndị Jebus bi nʼime Jerusalem; ruo taa ndị Jebus bi na Jerusalem, nʼetiti ụmụ Juda.
15:2 Maọbụ, Osimiri Nwụrụ anwụ.
15:6 Maọbụ, Osimiri Mediterenịa Ọnụ 34:14
15:18 Nkp 1:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.