Job 39:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu?
Job 39:27 in English
Job 39:27 · Berean Standard Bible
Does the eagle soar at your command and make his nest on high?
Context
25Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’
Site nʼebe dị anya ka ọ na-anụ isisi agha.
Ọ na-aṅụrịkwa ọṅụ maka iti mkpu nke ndị ọchịagha nʼoge agha. 26“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,
gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda? 27Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu
ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu? 28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;
ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya. 29O bụ site nʼebe ahụ
ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.