Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị; ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya.

Job 39:28 in English

Job 39:28 · Berean Standard Bible

He dwells on a cliff and lodges there; his stronghold is on a rocky crag.

Context

26“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu, gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda? 27Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu? 28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị; ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya. 29O bụ site nʼebe ahụ ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu. 30Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara, nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.” 39:20 Maọbụ, nganga

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.