Job 39:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu, gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda?
Job 39:26 in English
Job 39:26 · Berean Standard Bible
Does the hawk take flight by your understanding and spread his wings toward the south?
Context
24Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eripịa ala.
Mgbe ọ nụrụ ụda opi ike, ọ naghị eguzo otu ebe. 25Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’
Site nʼebe dị anya ka ọ na-anụ isisi agha.
Ọ na-aṅụrịkwa ọṅụ maka iti mkpu nke ndị ọchịagha nʼoge agha. 26“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,
gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda? 27Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu
ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu? 28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;
ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.