Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara, nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.” 39:20 Maọbụ, nganga

Job 39:30 in English

Job 39:30 · Berean Standard Bible

His young ones feast on blood; and where the slain are, there he is.”

Context

28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị; ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya. 29O bụ site nʼebe ahụ ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu. 30Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara, nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.” 39:20 Maọbụ, nganga

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.