Job 39:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O bụ site nʼebe ahụ ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu.
Job 39:29 in English
Job 39:29 · Berean Standard Bible
From there he spies out food; his eyes see it from afar.
Context
27Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu
ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu? 28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;
ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya. 29O bụ site nʼebe ahụ
ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu. 30Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara,
nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.”
39:20 Maọbụ, nganga
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.