Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii na-eme ka amụma gbuo?

Job 37:15 in English

Job 37:15 · Berean Standard Bible

Do you know how God dispatches the clouds or makes the lightning flash?

Context

13Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ, na-eweta ya maka ime ka mmiri zokwasị elu ala igosi ịhụnanya ya. 14“Job, gee ntị. Tulee ọrụ ebube niile Chineke na-arụ. 15Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii na-eme ka amụma gbuo? 16Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe, nke bụ ọrụ ebube onye ihe ọmụma ya zuruoke? 17Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ mgbe ụwa dere jii nʼihi ifufe na-esite na ndịda na-abịa,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.