Job 37:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ mgbe ụwa dere jii nʼihi ifufe na-esite na ndịda na-abịa,
Job 37:17 in English
Job 37:17 · Berean Standard Bible
You whose clothes get hot when the land lies hushed under the south wind,
Context
15Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii
na-eme ka amụma gbuo? 16Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe,
nke bụ ọrụ ebube onye ihe ọmụma ya zuruoke? 17Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ
mgbe ụwa dere jii nʼihi ifufe na-esite na ndịda na-abịa, 18ị pụrụ iso ya tụsaa mbara eluigwe
nke dị ike dịka enyo bronz a wụrụ awụ? 19“Gwa anyị ihe anyị ga-azaghachi ya;
ebe ọ bụ na anyị apụghị ido okwu anyị nʼusoro nʼihi ọchịchịrị nke anyị nọ nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.