Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ, na-eweta ya maka ime ka mmiri zokwasị elu ala igosi ịhụnanya ya.

Job 37:13 in English

Job 37:13 · Berean Standard Bible

Whether for punishment or for His land, He accomplishes this in His loving devotion.

Context

11Ọ na-eme ka igwe ojii jupụta na mmiri; na-eme ka amụma gbuo nʼime igwe ojii. 12Site na ntụziaka ya ka ha na-echigharị onwe ha gburugburu imezu ihe ọbụla ọ chọrọ ka ha mee nʼelu ụwa niile. 13Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ, na-eweta ya maka ime ka mmiri zokwasị elu ala igosi ịhụnanya ya. 14“Job, gee ntị. Tulee ọrụ ebube niile Chineke na-arụ. 15Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii na-eme ka amụma gbuo?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.