Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Chineke dị ike ma ọ dịghị eleda mmadụ ọbụla anya; ọ dị ike, bụrụkwa onye na-eme ihe ọbụla o zubere ime.

Job 36:5 in English

Job 36:5 · Berean Standard Bible

Indeed, God is mighty, but He despises no one; He is mighty in strength of understanding.

Context

3Ana m enweta amamihe m site nʼebe dị anya; aga m enye Onye kere m ezi omume. 4Ya doo gị anya na okwu m abụghị okwu ụgha; onye zuruoke nʼihe ọmụma nọnyeere gị. 5“Chineke dị ike ma ọ dịghị eleda mmadụ ọbụla anya; ọ dị ike, bụrụkwa onye na-eme ihe ọbụla o zubere ime. 6Ọ naghị edebe ndị ajọ omume ndụ, kama ọ na-enye ndị a na-akpagbu akpagbu ihe ruuru ha. 7Ọ dịghị ewepụ anya ya* nʼebe ndị ezi omume nọ, kama ọ na-eme ka ha na ndị eze nọkwasị nʼocheeze, bụrụ ndị e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.