Job 36:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị; ekwekwala ka ihe ngarị bara ụba wezuga gị nʼọnọdụ gị.
Job 36:18 in English
Job 36:18 · Berean Standard Bible
Be careful that no one lures you with riches; do not let a large bribe lead you astray.
Context
16“Ọ na-achọsi ike ịnapụta gị site nʼọnụ mkpagbu,
baa nʼebe sara mbara, ebe mkpagbu na-adịghị,
baa na tebul nke jupụtara na nri dị ezi ụtọ. 17Ma ugbu a, ikpe ọmụma dịịrị ndị ajọ omume na-anyịgbu gị;
ikpe ọmụma na ikpe ziri ezi abịakwasịla gị. 18Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị;
ekwekwala ka ihe ngarị bara ụba wezuga gị nʼọnọdụ gị. 19Akụnụba gị maọbụ ịdị ike gị ha pụrụ ịnapụta gị
ka ị ghara ịnọ na mkpagbu? 20Anọla na-echere ka abalị bịa,
mgbe a na-adọkpụrụ ndị ụmụ mmadụ site nʼụlọ ha pụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.