Job 36:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akụnụba gị maọbụ ịdị ike gị ha pụrụ ịnapụta gị ka ị ghara ịnọ na mkpagbu?
Job 36:19 in English
Job 36:19 · Berean Standard Bible
Can your wealth * or all your mighty effort keep you from distress?
Context
17Ma ugbu a, ikpe ọmụma dịịrị ndị ajọ omume na-anyịgbu gị;
ikpe ọmụma na ikpe ziri ezi abịakwasịla gị. 18Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị;
ekwekwala ka ihe ngarị bara ụba wezuga gị nʼọnọdụ gị. 19Akụnụba gị maọbụ ịdị ike gị ha pụrụ ịnapụta gị
ka ị ghara ịnọ na mkpagbu? 20Anọla na-echere ka abalị bịa,
mgbe a na-adọkpụrụ ndị ụmụ mmadụ site nʼụlọ ha pụọ. 21Lezie anya, ka i ghara iche ihu nye ajọ ihe,
bụ nke ọ dị ka ị na-ahọrọ karịa mkpagbu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.