Job 33:30
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ọ dọghachite mkpụrụobi ya site nʼolulu ili, ka ìhè nke ndụ si otu a mụkwasị ya.
Job 33:30 in English
Job 33:30 · Berean Standard Bible
to bring back his soul from the Pit, that he may be enlightened with the light of life.
Context
28ọ gbapụtara mkpụrụobi m ka m ghara ịrịda nʼolulu ili,
ya mere aga m adị ndụ hụkwa ìhè nke ndụ.’ 29“Ihe ndị a niile ka Chineke na-emere mmadụ
ugboro abụọ, ọbụladị ugboro atọ. 30Ka ọ dọghachite mkpụrụobi ya site nʼolulu ili,
ka ìhè nke ndụ si otu a mụkwasị ya. 31“Gee ntị, Job, ma nụrụ okwu m;
dere jii ka m kwuo okwu. 32Ọ bụrụ na i nwere ihe ị chọrọ ikwu, zaghachi m;
kwupụ okwu, nʼihi na achọrọ m ịgụ gị nʼonye ezi omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.