Job 33:31
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gee ntị, Job, ma nụrụ okwu m; dere jii ka m kwuo okwu.
Job 33:31 in English
Job 33:31 · Berean Standard Bible
Pay attention, Job, and listen to me; be silent, and I will speak.
Context
29“Ihe ndị a niile ka Chineke na-emere mmadụ
ugboro abụọ, ọbụladị ugboro atọ. 30Ka ọ dọghachite mkpụrụobi ya site nʼolulu ili,
ka ìhè nke ndụ si otu a mụkwasị ya. 31“Gee ntị, Job, ma nụrụ okwu m;
dere jii ka m kwuo okwu. 32Ọ bụrụ na i nwere ihe ị chọrọ ikwu, zaghachi m;
kwupụ okwu, nʼihi na achọrọ m ịgụ gị nʼonye ezi omume. 33Ma ọ bụghị otu a, gee m ntị;
dere jii, ka m zi gị amamihe.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.