Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na i nwere ihe ị chọrọ ikwu, zaghachi m; kwupụ okwu, nʼihi na achọrọ m ịgụ gị nʼonye ezi omume.

Job 33:32 in English

Job 33:32 · Berean Standard Bible

But if you have something to say, answer me; speak up, for I would like to vindicate you.

Context

30Ka ọ dọghachite mkpụrụobi ya site nʼolulu ili, ka ìhè nke ndụ si otu a mụkwasị ya. 31“Gee ntị, Job, ma nụrụ okwu m; dere jii ka m kwuo okwu. 32Ọ bụrụ na i nwere ihe ị chọrọ ikwu, zaghachi m; kwupụ okwu, nʼihi na achọrọ m ịgụ gị nʼonye ezi omume. 33Ma ọ bụghị otu a, gee m ntị; dere jii, ka m zi gị amamihe.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.