Job 33:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, onye ahụ ga-arịọ Chineke arịrịọ ma chọtakwa ihuọma ya, ha ga-ahụ ihu Chineke ma tiekwa mkpu ọṅụ, ọ na-enyeghachi ha ezi ihe nʼihi ezi omume ya.
Job 33:26 in English
Job 33:26 · Berean Standard Bible
He prays to God and finds favor; he sees God’s face and shouts for joy, and God restores His righteousness to that man.
Context
24ọ na-emere onye ahụ amara, na-asịkwa Chineke,
‘Napụta ya, ekwela ka ọ gbadaa nʼime olulu ili;
achọtala ihe mgbapụta nʼihi ya. 25Ka ahụ ya nwogharịa dịka nke nwantakịrị,
ka a eweghachi ike ya dịka ọ dị nʼụbọchị okorobịa ya.’ 26Mgbe ahụ, onye ahụ ga-arịọ Chineke arịrịọ ma chọtakwa ihuọma ya,
ha ga-ahụ ihu Chineke ma tiekwa mkpu ọṅụ,
ọ na-enyeghachi ha ezi ihe nʼihi ezi omume ya. 27Mgbe ahụ, ọ na-abịakwute ụmụ mmadụ sị ha:
‘Emehiere m, mee ihe ziri ezi ka ọ bụrụ ajọ omume,
ma anataghị m ihe kwesiri ịbụ ụgwọ ọrụ m; 28ọ gbapụtara mkpụrụobi m ka m ghara ịrịda nʼolulu ili,
ya mere aga m adị ndụ hụkwa ìhè nke ndụ.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.