Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe.

Job 28:21 in English

Job 28:21 · Berean Standard Bible

It is hidden from the eyes of every living thing and concealed from the birds of the air.

Context

19A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya; a pụghị iji ọlaedo a nụchara anụcha zụta ya. 20Olee ebe amamihe si abịa? Olee ebe nghọta bi? 21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe. 22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.” 23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.