Job 28:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya; a pụghị iji ọlaedo a nụchara anụcha zụta ya.
Job 28:19 in English
Job 28:19 · Berean Standard Bible
Topaz from Cush * cannot compare to it, nor can it be valued in pure gold.
Context
17A gaghị eji ọlaedo maọbụ kristal tụnyere ya,
maọbụ iji ejiji ọlaedo nweta ya. 18Koral na jaspa erughị ihe a na-akpọtụ aha nʼebe ọ dị;
ọnụahịa nke amamihe karịrị ọtụtụ rubi. 19A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya;
a pụghị iji ọlaedo a nụchara anụcha zụta ya. 20Olee ebe amamihe si abịa?
Olee ebe nghọta bi? 21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ,
e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.