Job 28:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Olee ebe amamihe si abịa? Olee ebe nghọta bi?
Job 28:20 in English
Job 28:20 · Berean Standard Bible
From where then does wisdom come, and where does understanding dwell?
Context
18Koral na jaspa erughị ihe a na-akpọtụ aha nʼebe ọ dị;
ọnụahịa nke amamihe karịrị ọtụtụ rubi. 19A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya;
a pụghị iji ọlaedo a nụchara anụcha zụta ya. 20Olee ebe amamihe si abịa?
Olee ebe nghọta bi? 21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ,
e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe. 22Mbibi na ọnwụ na-asị;
“Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.