Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.”

Job 28:22 in English

Job 28:22 · Berean Standard Bible

Abaddon * and Death say, ‘We have heard a rumor about it.’

Context

20Olee ebe amamihe si abịa? Olee ebe nghọta bi? 21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe. 22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.” 23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị. 24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.