Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị.

Job 28:23 in English

Job 28:23 · Berean Standard Bible

But God understands its way, and He knows its place.

Context

21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe. 22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.” 23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị. 24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe. 25Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.